Odumeje – Umu Jesus Lyrics | Find Out Lyrics
Connect with us

Lyrics

Odumeje – Umu Jesus Lyrics

Odumeje Umu Jesus

Odumeje – Umu Jesus Lyrics

Odumeje Umu Jesus Lyrics

Janume
Odumeje
Master
Ida

Umu enuwa
Na akwuru odumeje ogu
Umu elu uwa na ejelu odumeje na alusi
Abu m ogwu, adaghi agwom agwo

Umu Jesus Christ, ahh
Ike ka ike bu ihe ana ekwu
Umu Jesus Christ unu ncha ga Abu multimillions
Umu Jesus Christ
Ikekike bu ihe ana ekwu

Are you in America?
Are you in Europe?
Are you in China?
Coronavirus, will never see you Lion family
Lion family you’re covered
Odumeje eh
Indabosky Pahose

Jesus Christ nu, o na eme nwa ogbenye obulu ogaranya
Jesus Christ ogwo isi agwo ngworo
Odumeje, ofu onye adighi anu uda egbe
Odumeje, adaghi ahu oka na filling station
Original Mr Flavour
Ana azo Eze azo?
Onye chimere eze ga Abu eze
Anaghi achu uwa n’ike
Ife chukwu kwulu ya ga eme
Anyi adighi ama aka (ma ncha)
Ike ka ike bata na iga amanu
Hehehe

Anyi adighi atu ujo
Ike ka ike bata fa ga ekwete
Oyi o yo yo yo eh
IFA na ekwu fa na ekwu chochocho
Fa na abara agu MBA
Hehe

Odumeje ogu, odumeje war
Duru anyi gaba, anyi so gi aganu
There is power mighty power
In the name of Jesus Christ
Umu Jesus Christ
Ahahahahaha
Ike ka ike bu ihe ana ekwu
Umu Jesus Christ
Umu ga Abu multimillions
Umu Jesus Christ ike ka ike by ihe ana ekwu

…Odumeje,
Indabosky pahose
Okwa my na flavour, Ijele one of Africa
Odumeje, nwata siri ike sie jaja

Written by; Odumeje and Flavour
Produced by; Masterkraft
Released date; 25 August, 2020

DOWNLOAD OUR ANDROID APP ON GOOGLE PLAY STORE
Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

GET OUR APP ON PLAY STORE

Googleplay

ADS

Like Us On Facebook

ADSS

Top Lyrics on FOL

Recent Posts

AD

Trending