TUFF KING Suppressed Desires Lyrics

I never asked for much
All the things I do for you
I’m moving
Who do you think you are?
Blah blah blah blah black sheep
I was wondering
Black sheep, Are you feeling me

See I don retire
So I want my pension now
Suppressed desires
Can I get my attention back?
Can I act like I’m free?
I know I served my time very well
Can I act like I’m free?
Matter of fact
Can you take a picture to mark this day?

Every bobo he knows
Onye a na-ekiri ekiri adịghị ekpo ntụ
Ube m na-aracha dịkwa n’ime ntụ
Ụwa a na-ekirizikwe m o
Ife m na-erikwa dịkwa n’ime ntụ
Anya na-ekirizikwe m o
Onye a na-ekiri ekiri adịghị ekpo ntụ
Ụwa a na-ekirizikwe m o
Ife m na-erikwa dịkwa n’ime ntụ

Eh efere m sakwanụ gị nkọ?
Eh nke ọkpara sukwenụ gị nkọ?
Eh ngwọngwọ m gwọ kwanụ gị nkọ?
Eh ube m zụtaragị nkọ?
Eh m megide ya megide ya m gbuoru gị onwe m
Eh nke ọkpara sukwenụ kwanụ gị nkọ?
Eh ngwọngwọ m gwọ kwanụ gị nkọ?
Eh ube m zụtaragị nkọ?

Ọ bụrụ na ị na-ebe, ọ bụna na m na-eme ọfụma
And ị nezịa anya na ịdị eme ọfụma
Onye ọ na-ewute ewute ana eziokwu
Onye ọ na-ewute ewute ana eziokwu
Mana a na-asọrọ mgbagbu m na-eje agha
A na-asọkwa mgbagbu m na-eje ọgụ
Onye a na-ekwucha ekwucha n’eziokwu
Onye a na-ekwucha ekwucha ọ bụrụ eziokwu
Enyetụ ụmụ Hausa, Hausa enyetụ Yoruba
Yoruba Yoruba gụrụ nye nwa afọ
Ihe ọ ga-abụrụ, obodo a na-ekwu okwu
Ihe ọ ga-abụrụ, obodo ekwudebe okwu
I buru my matter pụta bunny onye ọzọ
Ọ dị gị ka m ma amụlibe amụ
Onye ọ ya bụkwa ọ pụta o kwue eziokwu
Onye ọ ya bụkwa ọ pụta o kwue eziokwu

See I don retire
So I want my pension now
Suppressed desires
Can I get my attention back?
Can I act like I’m free?
I know I served my time very well
Can I act like I’m free?
Matter of fact
Can you take a picture to mark this day?

Every bobo he knows
Onye a na-ekiri ekiri adịghị ekpo ntụ
Ube m na-aracha dịkwa n’ime ntụ
Ụwa a na-ekirizikwe m o
Ife m na-erikwa dịkwa n’ime ntụ
Anya na-ekirizikwe m o
Onye a na-ekiri ekiri adịghị ekpo ntụ
Ụwa a na-ekirizikwe m o
Ife m na-erikwa dịkwa n’ime ntụ

So ask them who’s badder than my gang
Apart from Don Corleone, Michael Corleone
Who’s badder than my gang
Apart from Miss Celine Dion and Star Celine Dion
Which other voice have sang?
Which other voice have rang?
Which other voice have you built in the heart?
Which other voice have land?

Akụkọ akọlụ n’elu afịa
Akụkọ akọlụ n’elu igbo
Anwụrụ afụlụ Euro eluigwe
Akụkọ akọlụ eruo gì ntị
Akụkọ bụ na Nkwọ abụrọ afịa
Akụkọ bụ na Nkwọ erere ife
Aka onye ọbụna kwụbakwa ọtọ
Aka onye ọbụna jide ka o ji

So basically we are practically doomed
Fucking in a missionary room
Used to be a visionary crew
Now it’s just an ordinary crew
Ka m rapụ new hold na grudge na m bone akpọ
Ụtalị ị pịa m ma na primary school
Ọ kwa ị gwa m na m ma abanalị gị uru
Ọ kwa ikwavụ my ordinary youth

Calling me an ordinary youth
Passing your popularity proof
Calling me a popularity group
Ọ bọrọ na ordinary school
Ọ kwa ị gwa m na m ma abanalị gị uru
Okwu ị gwara m na seminary school
Ụtalị ị pịa m ma na seminary school
Ọ kwa ị gwa m na m ma abanalị gị uru

See I don retire
So I want my pension now
Suppressed desires
Can I get my attention back?
Can I act like I’m free?
I know I served my time very well
Can I act like I’m free?
Matter of fact
Can you take a picture to mark this day?

Every bobo he knows
Onye a na-ekiri ekiri adịghị ekpo ntụ
Ube m na-aracha dịkwa n’ime ntụ
Ụwa a na-ekirizikwe m o
Ife m na-erikwa dịkwa n’ime ntụ
Anya na-ekirizikwe m o
Onye a na-ekiri ekiri adịghị ekpo ntụ
Ụwa a na-ekirizikwe m o
Ife m na-erikwa dịkwa n’ime ntụ

All the things I do for you
Who do you think you are
I was wondering
Just where