Flavour Lion’s Den Lyrics

Onye akpala nwa agụ aka n’ọdụdụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ
Onye akpala nwa agụ aka n’ọdụdụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ
Ọyọlịma

Ebube agụ na-eche agụ
I am too loaded to fail
Ebube agụ na-eche agụ
I have confidence in me
You can wake a sleeping lion, ọ dọọ gị vam vam vam
Ị ma na ebube agụ na-eche agụ
Ayeyeye

Onye akpala nwa agụ aka n’ọdụdụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ
Onye akpala nwa agụ aka n’ọdụdụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ ee
Onye akpala nwa agụ aka n’ọdụdụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ
Oh, don’t trigger the lion
Onye akpala nwa agụ aka n’ọdụdụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ

Ebube agụ na-eche agụ
I am too legit to quit
Ebube agụ na-eche agụ
I have confidence in me
You can wake a sleeping lion, ọ dọọ gị vam vam vam
Ị ma na ebube agụ na-eche agụ
Ayeyeye

Onye akpala nwa agụ aka n’ọdụdụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ
Onye akpala nwa agụ aka n’ọdụdụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ ee
Onye akpala nwa agụ aka n’ọdụdụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ
Oh, don’t trigger the lion
Onye akpala nwa agụ aka n’ọdụdụ
Ma ọ dị ndụ, ma ọ nwụrụ anwụ

Iyelele nganga
Iyelele nganga
Oh, don’t trigger the lion
Iyelele nganga
Iyelele nganga
Ọ dọọ gị vam vam vam
Iyelele nganga
Iyelele nganga
Iyelele nganga
Iyelele nganga
Ayeyeyeye
Iyelele nganga
Don’t trigger the lion
Iyelele nganga
Ọ dọọ gị vam vam vam
Iyelele nganga
Akpakwala, akpakwala
Iyelele nganga
Ayeyeye oh wee